Nke nke akwukwo di mmfe edere ede i ji chota ihe dina edemede eji asusu computer ana akpo 'python' achota.
We tuo obi dee bawa ihe obula, mana cheta na okwesiri i di nke nke na mfe ighota.
- pyperclip (copiri ma debakwa edemede siri ma obu gawa clipboard gi)
- re (omumatu di ebe nile)
- sys (arumuka nke command line)
- os (oru eji achota ebe failu no)
- Forku repositiri anyi a
- Copia repositiri nke e forkuru a forku
- Dee koodu gi
- Me puta aka ohuru gi
- Me kpe 'pull request' gi
Lee omumatu a maka ozi nde ozu.